Neco igbo answers 2021

Neco igbo answers 2021

Here is the neco Igbo answers 2021, share

IGbo-Answers

IGBO OBJ

IGBO OBJ
1-10 CACCAABECA
11-20 CDAAEBCADA
21-30 ✍?
31-40 ABABDBCEBE
41-50 ABAAADBBCC
51-60 ACACEBCDDC

*PLEASE USE YOUR SCHOOL ADDRESS*

AND ALSO PUT ALL THOSE PUNCTUATION MARKS IN IGBO

Ezigbo onye ọchịchị ,

*Leta gbasara ihe na-ebute ọ gbaghara ndị ntorobịa n’obodo ugbu a na ihe aga eme iji gbochie ya.*

Ihe mere, nji edetere gị edemede a bụ maka ọtụtụ ihe ndị na- ebute ọ gbaghara ndị ntorobịa na obodo anyị ugbua.
Ndị Ntorobịa but ndị si tere na ụmụaka banye n’ ihe eji nwoke maọbụ nwanyi eme.

…………………… Otu ihe n’ebute ogbaghara ndị ntorobịa n’obodo anyị ugbua bụ enweghị Olu. Otutu ụmụ ntorobịa ndi obodo anyi enweghi ihe ha na- aru. Ụfọdụ n’ ime ha aguchala mahadum Mana ha enweghị Olu ha na- aru. Ọ bụ ya mere ha ji etinye aka n’ otutu ihe ojo dika, izu ohi , igbu mmadu wee mee ogwu ego, izu ori n’ intaneti nke ndi bekee na- akpo cyber crime.

……………. Nke abụọ, ndị ntorobịa kwesịrị isonye n’ ihe gbasara ochichi gọọmenti, Mana n’ obodo anyi, anaghị enye ndị ntorobịa oghere isonye n’ ihe gbasara ochichi maobu nwete oru ndi ọchịchị ala n’ enwete, ọ bụ ya mere ndị ntorobịa anyị anaghị ekwe abute eme otutu ihe n’ obodo anyi ugbua.

……………. Nke atọ, bu n’ ndị ntorobịa anyị anaghị agụ akwụkwọ nke ọma. Ọbụrụ na ha na- agụ akwụkwọ nke ọma, Ọga ebeleta Ogbaghara di n’ obodo anyi. Onye gụrụ akwụkwọ na onye iti boribo anaghi akpa otu agwa. Onye gụrụ akwukwo na- akpa agwa ka onye mara ihe.

…………….Anyi ga ahazi onodu ndia site n’ inye ndi ntorobia oru, maybe iweputa oru di iche iche ha ga – aru. Ndi obodo kwesikwara inye ndi ntorobia oghere ka ha sonye n’ ochichi ndi obodo, ma na- erikwa uru ochichi obodo, nke ikpeazu bu na ndi obodo anyi kwesiri iluputa otutu ulo akwukwo sekondiri na mahadum, nke ndi ntorobia anyi ga na – agu akwukwo.

…………….. Obi ga adi m mma ma I nebanye anya n’ ihe ndi ndere na edemede a….. Daalu ma chukwu debakwa gi ogologo ndu.

………. A bụ m nwa gị
sign ur signature
Chidi (write your name here)

*

*NUMBER 1B*

EDEMEDE MAKA ETU ESI EMEPỤTA MMANỤ NRI

Mmanụ nri bu oke ngọzi nyere ndị Igbo. Oge ndị ọchịchị ndị Isi ọcha bịara ala Igbo, ọ bụ ya bu ihe ndị mmadụ ji baa ọgaranya ma nwee Nnukwu ego. Mmadụ nri na arụ ọtụtụ ihe. E ji ya esi nri osikapa, e ji ya esi ofe, eji ya eme Polish, e ji ya eme ncha na ihe ndị ọzọ. Ọ bu eziokwu na mba ọzọ na eme mmanụ ma mmanụ ndị Igbo bu opuru iche ma burukwa ndi ọma ya. Mmanụ nri bu na osisi akwụ ka esi enweta ya. Enwere ndi ana akpọ akwụ Ojukwu, akwụ ozukwu na akwụ ọcha. Ojukwu dị oké mkpa nyere ndị omenala ma ndị na ago arụsi. Ojukwu na-agba mmanụ nke ukwuu.

Enwere Usoro e ji emepụta mmanụ nri dị iche iche. Nke mbụ bu site na ịga na ọhịa ebe odi gbutue ya. Oge egutere ya bu akwụ, aga ewere ya laa na ụlọ ma weputa mkpụrụ ya nke na acha ọbara ọbara ma ọbu ọla edo. Mgbe nkea gachara, aga esi ya na ọkụ ganye na oyee nke ọma. Emecha nkea, a ga ewere ya gaa na ụlọ ana azụ akwụ ma suo ya na nke ndị bekee kpọrọ Engine. Nke ka ibe ya bu na aga ahoputa mmanụ, aki, avuvu na ihe ndị ọzọ tuputu esibe nke bu mmanụ. Ọ bu nkea ahụ esiputara ka ana akpọ mmanụ. Mgbe nkea gasịrị, a ga agbanye ya na iko ma burukwa ya gaa ahịa maka orire ya.

Enwere ụzọ ọzọ esi eme mmanụ nri. Nkea bu nke ndi Obodo Enugu na eme oge nile. Ọ bụghị mmadụ nile nwere ego e ji aga na Engine ma ọbu ego eji akwụ ụgwọ ụgbọ ala ga ebu ngwo ngwo e ji asụ akwụ gaa na ụlọ akwụ. Ha na anọ na ụlọ ha mepụta mmanụ nri. Na ezie, ekwugo na mmanụ ha na adi mma ma na anokwa ọdụ. Odịghị ararụ ụla ma ọbu mebie ọsịsọ.

Ihe mbụ bu igbute ya bu akwụ na ọhịa ma kachasịa ya. Nke a ga enyere aka inweta mkpụrụ akwụ. Emesia nkea a, aga esi ya ka oghee nke ọma tupu agụ pụta ya na ite. Ndị obodo Enugu na egbu nnukwu olulu ebe ana azo akwụ. Ha na eburu ya bu akwụ esiri esi wunye na ime olulu ma werekwa ụkwụ abụọ zọọ ya nke ọma. Nkea ga eme ka anụ, mkpụrụ aki na abụba akwụ gaa iche iche. Ha ga ewere abụba akwụ ahụ sinye na ite ma mekwaa ka ọkụ chaa ya nke ukwuu. Nkea ga-eme ka mmanụ pụta. Ha na apụta mmanụ na ime abụba akwụ ezigoro ofụma.

Mmanụ nri nwere ụzọ dị ichè ichè esi eme ya Kama, ọ dị be ndị dibara ya. Ka ọ dị.

*

(4)
(a) Kowaa ihe bu ahiriokwu.
(b) Deputa udi ahiriokwu ano i maara ma nye omumaatu nke obula.

a. Ahiriokwu bu mkpuruokwu ndi ahu gakoro onu n’ezi usoro ma nwee nghota zuru oke.
b. i. ahirimfe – Uche bu nwa m.
ii. ahirinha – Ada biara ma o hughi anyi
iii. ahiriukwu – Ha biara mgbe mmiri na-ezo
iv. ahirinju – O righi nri.
============================
(5)
(a) Kowaa ihe bu ahiriokwu.
(b) Deputa udi ahiriokwu ano i maara ma nye omumaatu nke obula.

a. Ahiriokwu bu mkpuruokwu ndi ahu gakoro onu n’ezi usoro ma nwee nghota zuru oke.
b. i. ahirimfe – Uche bu nwa m.
ii. ahirinha – Ada biara ma o hughi anyi
iii. ahiriukwu – Ha biara mgbe mmiri na-ezo
iv. ahirinju – O righi nri.
============================

2a✍️

Ch

Kw

Gb

Nw

2b

Cheta

Kwara

Gburu

Nwuru

question 4

(a) Kowaa ihe bu ahiriokwu.

(b) Deputa udi ahiriokwu ano i maara ma nye omumaatu nke obula.

a. Ahiriokwu bu mkpuruokwu ndi ahu gakoro onu n’ezi usoro ma nwee nghota zuru oke.

b. i. ahirimfe – Uche bu nwa m.

ii. ahirinha – Ada biara ma o hughi anyi

iii. ahiriukwu – Ha biara mgbe mmiri na-ezo

iv. ahirinju – O righi nri.

============================

(5)

[img]https://i.imgur.com/otCPtAd.jpg[/img]

10a

I Ebere bu azu na mmiri

II Nwannyi ahu bu usu

III) Ekene bu mbe

Iv) Nwafo bu ezi

V Adaku bu edi

VI Nwata ahu bu aturu

10b)Ebere maara egwu mmiri nke oma.

Nwanyi ahu joro njo nke ukw

Ekene na-agho aghugho nke ukwu

Nwafor na- eru ezigbo inyi. On naghi adi ocha

Adaku na-arahu oke ura

Nwata ahu na-ezuzu ezuzu. dgz

============================

2a) CH, GB, GW, NW

2b) gburu

============================

3ai) ákwá – cry

ii) Ákwà. – cloth

iii) àkwà – bed

iv) àkwá – egg

v) a(-)zu(/) – back

(2)

[img]https://i.imgur.com/7k7Dr5G.jpg[/img]

============================

(4)

(a) Kowaa ihe bu ahiriokwu.

(b) Deputa udi ahiriokwu ano i maara ma nye omumaatu nke obula.

(a) Ahiriokwu bu mkpuruokwu ndi ahu gakoro onu n’ezi usoro ma nwee nghota zuru oke.

(b)

(i) ahirimfe – Uche bu nwa m.

(ii) ahirinha – Ada biara ma o hughi anyi

(iii) ahiriukwu – Ha biara mgbe mmiri na-ezo

(iv) ahirinju – O righi nri.

============================

Leave a Reply

error: Content is protected !!