Neco 2020 Igbo verified Answers

Neco 2020 Igbo verified Answers

Here is the verified neco 2020 igbo answers. Make sure to confirm each questions before answering. Good luck

(3ai)
Udaolu bu ihe na-egosiputa na okwu
nwere otu nsupe nweere ike inwe
ndiiche na mkpoputa ya.
(3aii)
Akaraudaolu bu otu n’ime akara
edemede enwere n’asusu Igbo a na-
etinye iji gosiputa udi uda di n’okwu
nwere otu nsuoe mana nghota ha di
iche iche.

(3bi)
|P|
|kp|
(3bii)
|ny|
(3biii)
|t|
|d|

(4a)

Ngwaa bu mkpuruokwu na-agwa anyi
ihe mkpoaha di n’isiahiri mere, maobu
ihe o ka ga-eme.
(4bi)
Isingwaa bu ya bu mkpuruokwu bu o
kwuru ihe ndi ozo e wee
gbapenyewezie ya n’ahu wee gbatia ihe
a na-ekwu, nghota e wee diwanye karia.
(4bii)

Nyemakangwaa bu kpuruasusu anyi
nwere na’asusu igbo izugbe na enyere
ngwaa aka na-eme maobu ihe ga eme. A
na-eji akarauhie wee na-ejiko ha na
mmekangwaa onu iji mee ka ha buru
nyemakangwa, ha bu: “na” na “ga”.

(4biii)
Infinitiiv maobu ndikangwaa bu
mkpuruedemede igbo a gbakwunyere
n’isingwaa na-aru oru dika nganiihu. A
na-agbasokwa iwu ndakorita udaume
oge a na-agbakwunye ha n’isingwaa.
Omumaatu: i+kpo = ikpo(to carry)

(4biv)
(4c)
(i) Ebee – nyemakangwaa
(ii) rie – ngwa
(iii) Osooso – nyemakangwaa
(iv) Tufia – mkpu
(v) m – nnochiaha

(5a)
(i) ‘Na’ na – aru oru dika njiko
(ii) ‘Na’ na – aru oru dika mbuuzo
(iii) ‘Na’ na – aru oru dika isingwaa.
(iv) ‘Na’ na – aru oru dika
nyemakangwaa
(5b)
(i) Njiko
(ii) Nyemakangwaa
(iii) Mbuuzo
(iv) Isigwaa
(v) Mbuuzo
(vi) Nyemakangwaa
(vii) Nyemakangwaa
(5c)
(i) Ndiniihu
(ii) Nyemakangwaa
(iii) Isingwaa
(v) Mgbakwunye

(7a)
(i) Ji
(ii) Ede
(iii) Nwa
(iv) aku na uba
(v) Ndu
(7b)
(i) Ka o were ya kpara nganga
(ii) Ihe o ga-eji asoro ibe ya aka
(iii) Ihe nkem bu ihe oma
(iv) Ihe o ji akporo oku
(v) ihe o ji ekwurita uka

(9)
(i) O siri na akaraaka bu ebumpta uwa
(ii) Dibia anaghi agwo ebumputa uwa
(iii) Akaraka abughi ihe a na-enweta
n’ike
(iv) Akaraka mmadu jiri puta uwa anaghi
echicha echich
(v) Ihe uwa si n’akara aka
(vi) okpoabu si na nwamkpi kwuru na
ihe uwa si n’ihu
(vii) Okpoabu si na oburu na ejiri ‘ike
kete orie’ nweta akaraaka, na ndi e
nwetaghi ga-abanye ohia
(viii) okpoabu si na onye na-achi ochi, i
na-achi onye uwa ojoo ochi ebe nke gi
gazierela gi
(ix) Omewere ma chi ya ekweghi, onye
uta atala o bu akaraka
(x) Ndi bu uzo chuba ngwere na-achuzi
oke.

(11a)
Igba alukwaghim bu nkewa di na
nwunye mgbe ha enwekwaghi ike
inagide onwe ha.
(11b)
(i) Igba n’ezi
(ii) Izu ohi
(iii) Ikpa nsi
(iv) Amutaghi nwa
(v) Ita amosu
(11c)
(i) O na-aghasa udo na ezi mmekorita di
n’ezinaulo o metutara.
(ii) O na-emekwa ka umuaka nwoke na
nwanyi ahu mutara ghara inwe ezigbo
ozuzu, nke a na-eme ka akparamagwa
umuaka ahu ghara idaba nke oma.
(iii) Iji maa atu, ufodu nwere ike muta
aka ntutu, isi asi na otutu agwa ojoo ndi
ozo

One Response

  1. Rancho July 29, 2021

Leave a Reply

error: Content is protected !!