WAEC UPDATES

Waec igbo answers 2022

Waec igbo answers 2022

IGBO ANSWERS 2022

IGBO OBJ
1-10: CBBDCBBACD
11-20: CABBCACADA
21-30: DCABCACCCD
31-40: BDDAABCAAA
41-50: DBACCDABCD
51-60: BCCDCCCABC

(11a)Iyi bụ mmadụ iji ihe karịrị ya kwe nkwa maọbụ gọrọ onwe ya na aka ya dị ọcha maọbụ na ihe a na-ebo ya abụghị eziokwu maọbụ na ọ bụ.

A na-aṅụ iyi n’esemokwu dịka ịzọ ala maọbụ nnukwu ebubo. Nke a na-emekarị oge ndị ọzọ etinyechala ọnụ n’okwu ahụ mana edoziteghị ya.

A na-aṅụ iyi n’arụsị, obi, maọbụ n’ala ndị ichie. Nwangene kwuru na a na-ekwubi okwu ihe ga-eme onye aka ya adịghị ọcha ma a na-aṅụ iyi.

Ọ gara n’ihu gbaa akaebe maka ihe mere oge ọ dị na nwata sị, “Ahụla m onye e mere otu a, ala tigbuo ya.”
*WAEC IGBO THEORY ANSWERS*

*NUMBER 11a*

Iyi bụ mmadụ iji ihe karịrị ya kwe nkwa maọbụ gọrọ onwe ya na aka ya dị ọcha maọbụ na ihe a na-ebo ya abụghị eziokwu maọbụ na ọ bụ.

A na-aṅụ iyi n’esemokwu dịka ịzọ ala maọbụ nnukwu ebubo. Nke a na-emekarị oge ndị ọzọ etinyechala ọnụ n’okwu ahụ mana edoziteghị ya.

A na-aṅụ iyi n’arụsị, obi, maọbụ n’ala ndị ichie. Nwangene kwuru na a na-ekwubi okwu ihe ga-eme onye aka ya adịghị ọcha ma a na-aṅụ iyi.

Ọ gara n’ihu gbaa akaebe maka ihe mere oge ọ dị na nwata sị, “Ahụla m onye e mere otu a, ala tigbuo ya.”

*(11b)*
na-egbu mgbu, na-ewe iwe ma ọ bụ na-akụda mmụọ.

4a) nnochiaha bụ okwu ma ọ bụ otu okwu mmadụ nwere ike dochie anya mkpọaha ma ọ bụ nkebi okwu.

4b) Nnọchiaha isiokwu, nnochiaha ihe,
nnọchiaha nke nwere,
nnọchiaha ngosi.
*WAEC IGBO*

2b)

*Use three* 👇

akwa
a(/)kwa(\) : cloth
a(/)kwa(/) : egg
a(-)kwa(-) : bed
a(-)kwa(/) : cry

isi
isi : head
isi : what
isi : blind

Ada
a(/)da(\): daughter
a(/)da(/): a fall
a(-)da(-): an insect

oke
o(/)ke(\) : share
o(/)ke(\) : boundary
o(\)ke(/) : rat

azu
a(/)zu(\): fish
a(-)zu(/) : back
a(/)zu(\) : buy

MyScholarshipBaze

I love surfing the web and providing great information for my readers. I am an Editor At Myscholarshipbaze.com

Recent Posts

Korean Government Scholarship (KGSP) 2026 | Fully Funded Study in South Korea

Do you want to study in South Korea for free? The Korean Government Scholarship Program…

11 hours ago

Mauritius Africa Scholarship 2026 (Fully Funded for African Students)

Want to study on a beautiful island with full funding? The Mauritius Africa Scholarship Scheme…

11 hours ago

DAAD Scholarship 2026 for African Students (Fully Funded Masters & PhD)

Are you an African student looking for a fully funded Master's or PhD scholarship? The…

2 days ago

Chevening Scholarship 2026 for Nigerians (Fully Funded UK Masters)

The Chevening Scholarship is one of the most prestigious scholarship programs in the world. Funded…

2 days ago

Australia Awards Scholarship 2026 for African Students (Fully Funded)

Are you an African professional looking to study for a fully funded Master's degree in…

4 days ago

Dominion University admission list

Dominion University admission list Following the procedures below, you can check the Dominican University admission…

4 days ago