WAEC UPDATES

Waec igbo answers 2021

Waec igbo answers 2021

Here is the waec igbo answers for testing.. if you want full answers, subscribe here 09134015664

Olilo udaume bu otu udaume ime ka udaume nodebere ya yie ya na mkpoputa mkpuruokwu abuo nodebere onwe ha.
2a)
Olilo Ihu:
A na-enwe olilo ihu mgbe nke mbụ gara n’ihu loo ụdaume dị n’okwu nke abụọ.
2bii)
Ọmụmaatụ:
Izu + ụka ⟶ Izuuka
Oti + ịgba ⟶ Otiigba
Olilo Azụ: Nke a na-apụta ihe mgbe ụdaume abụọ nọdewere onwe ha nke dị n’ihu eloo nke na-eso ya n’azụ.
Ọmụmaatụ:
Ọba + ede ⟶ Ọbeede
Aha + otu ⟶ Ahootu

2A)Olilo ụdaume na-adị ire mgbe mkpụrụokwu ji
ụdaume jedebe na mkpụrụokwu ji ụdaume bido
jekọtara ọnụ, a na-anụkarị ụda nke otu n’ime
ụdaume ndị ahụ, nke a na-eme ka a aghara
ịnụzịkwa mkpọpụta udaume nke ọzọ.
(2b)
(i) Olilo Ihu: A na-enwe olilo ihu mgbe nke mbụ gara
n’ihu loo ụdaume dị n’okwu nke abụọ.
Ọmụmaatụ: Izu + ụka = Izuuka, Oti + ịgba =
Otiigba,wdgz.
(ii) Olilo Azụ: Nke a na-apụta ihe mgbe ụdaume
abụọ nọdewere onwe ha nke dị n’ihu eloo nke na-
eso ya n’azụ.
(2c)
Ọmụmaatụ:
(i) Ọba + ede = Ọbede,
(ii) Aha + otu = Ahotu
(iii) Ada + Obi = Adobi
(iv) Nwa + eke = Nweke
======================
5a)
Akaraedemede bu akara e ji acho asusu mma ma a na ede ya ede ka o ga Abu a na agu ya ka o nwee nghota,dikwa uto ogugu
5b)
i) Rikom elu (‘) bu akara edemede eji egosiputa na on were mkpuru edemede e wepuru na mkpuruokwu.
ii) Rikom ngwu(“”) bu akara eji egosiputa okwu si n’onu mmadu puta kpomkwem n’agbakwuyeghi okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya.
iii) Kpomkpom (:) bu akara edemede na egosiputa na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n’ azu
iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya

6a)
(i) O gwara ya ka o ga gbaa ubi ahu ogige ghurugburu, tinye ya nani otu ohgere, na otu akuku ebe anu ohia ndi ahu nwere ike isi wee piobata na aguu na-agu ha
(ii) O gwakwara nwoke ahu ka o tinyekwa onu uzo a na-emeghe eme, na emechikwa emechi o ga-esi na-abanye ubi ya mgbe obula o choro
(iii) O gwakwara ya na o bu otu anuohia na nwunye ya na-abia akpa mkpamkpa ahu

(6b)
(i) Ele gwara nwuye ya ka ha laa mana nwunye ya juru aju.
(ii) Ele gwara nwuye ya ka o kee mkwucha n’ihi na o bu nani otu oghere ahu ka ha nwere ike isi laa ma ihe oso mee.
(iii) Ele gwakwaaziri ya isi ha tatu, tatu, ka ha gaa lee ma afo ha o ga ekwekwa gafee ngwa ngwa n’oghere ahu ma ihe oso mee

(6c)
Ihe Ele tiri mgbe o huru ozu nwunye ya bu: “Ele wee tie Mkpu si, afo ekweghi ukwu zuru Ike.

(6d)
(i) Akuko a na-akuziri anyi na ihe o bula na-ato uto na-egbukwa egbu.
(ii) O na-akuziri anyi na mmadu kwesiri ige di ya nti mgbe o bula o gwara ya Okwu.
(iii) O na akuziri anyi na akpiri ogologo adighi mma

===================================

(8a)
Akubuzo kwuru si na onye amuma anaghi adi ire n’ala be Nna ya.

(8b)
Akubuzo mere Nke a Iji gbochie umu Odigo ya izu ya ohi.

(8c)
– Ahuhu o tara oru ubi ya.
– O naghi eri ego ya.
– O naghi Eyo Ezigbo uwe.
– O naghi eziputa ihe o koro na ubi.
– O kweghi anu Nwaanyi.

(8d)
– Aghara ndu kpaa aku ndi iro erisia ya.
– Mmechapuaka na-emepe Uzo.

– Ihe obula Onye na-ese ya kwube ya olu Maka echi di ime

More Loading…

MyScholarshipBaze

I love surfing the web and providing great information for my readers. I am an Editor At Myscholarshipbaze.com

Recent Posts

How to check your Heritage Bank Balance

How to check your Heritage Bank Balance You must activate mobile banking on the phone…

4 hours ago

How to transfer money from Access Bank

How to transfer money from Access Bank Are you an access bank user that doesn’t…

11 hours ago

www.rsiec.gov.ng RSIEC RECRUITMENT 2023

www.rsiec.gov.ng RSIEC RECRUITMENT 2023 The Independent National Electoral Commission (INEC)'s goal is to conduct a…

14 hours ago

Awards for Women from Developing Countries

Awards for Women from Developing Countries Faculty for the Future fellowships are awarded to women…

17 hours ago

GUIDELINES IN NYSC CAMP

GUIDELINES IN NYSC CAMP THINGS YOU NEED TO KNOW ABOUT THE NYSC CAMP THAT NOBODY…

19 hours ago

Cheapest Universities in Burundi with Tuition Fees

Cheapest Universities in Burundi with Tuition Fees Burundi is a landlocked Eastern African country with…

1 day ago