WAEC UPDATES

WAEC IGBO ANSWERS 2020 CONFIRMED

WAEC IGBO ANSWERS 2020 CONFIRMED

Here is the waec igbo answers 2020, in this post,  we will keep updating the igbo answers 2020, stay close and get the answers clear. Good luck

IGBO ANSWERS
(3a)
(i) Udaume
(ii) Myiriudaume
(iii) Mgbochiume/Udaume nkejiokwu

(3b)
(i) Odumodu –> O|du|mo|du| = Nkeji ano
(ii) Nwata –> nwa|ta| = Nkeji abuo
(iii) Mpataka –> m|pa|ta|ka| = Nkeji ano

(iv) Uzoije –> u|zo|i|je| = Nkeji ano
(v) Nzuko –> n|zu|ko| = Nkeji ato
(vi) Egbe –> e|gbe| = Nkeji abuo
(vii) Umenta –> u|me|n|ta = Nkeji ano
(viii) Mmemme –> m|me|m|me| = Nkeji ano
(ix) Ji –> |ji| = otu nkeji
(x) Akwukwo –> a|kwu|kwo| = Nkeji ato
(xi) Chioma bu nwanne m –> Chi|o|ma|bu|nwa|n|ne|m = Nkeji asato

(xii) Anyi riri nri –> a|nyi|ri|ri|n|ri = Nkeji isii

(1b)
Ọnwu na-egbu nwa nkịta, anaghị ekwe ya anụ isi nsị

Ndị Igbo na-ekwu na, “onye bu mmadụ ụzọ sibe nri na-aka ya enwe nkpọnkpọ ite”. Nkea bụ okwu Ichie Izejịọha kpụ n’ọnụ, n’ime ọgbakọ ndị Ichie, n’obodo Nwaboluche, maka ikpe gbasara otu ọmalịcha nwa agbọghọbia a na-akpọ Nchedo. Ndi nze na ọzọ nile, nakwa ụmụada pụtara n’ama obodo, maka ikpe ụmụ okorobịa dị iche iche kpesara Eze na-achị obodo Nwabọluche.

Nchedo bụ nwa agbọghọ, ejiri maka ya wee kpọọ ya bụ ikpe. Ụmụ Okorobịa asaa n’obodo Nwabọluche, gbakọrọ aka wee jee na nke Igwe kpesara ya ka Nchedo siri wee ghọlia ha nile, ma kwee ha nkwa n’iche n’iche, na ọ ga alụ ha. Ihe wutere ụmụ okorobịa ndị mere ha jiri wee gaa na nke Igwe bụ na, omego afọ abụọ

Nchedo jiri wee na ayịkọ ha nile, na anara ha ego maka ihe dị iche ịche, ma na ekwekwa ha nkwa na ha ga alụ ya. Ọ ruola afọ abụọ tupu ụmụ okorobịa asaa ndia, were chọpụta aghụghọ Nchedo na-agho ha. Iwe juputara ha obi mgbe ha chọpụtara, ha nile wee kgbakoo ọnụ jee kọsárá Igwe obodo ihe ha gabi gara n’aka nwa agbọghọ a bụ Nchedo.

Igwe obodo kàrà íkpè a n’ama Nwabọluche, ndị Ichịe na-kwa ụmụada ka Igwe tinyere ya bụ ikpe n’aka. A kpọpụtara Nchedo n’ama jụọ ya ajụjụ gbasara ikpe ụmụ okorobịa butere gbasara ya.

Nchedo mechiri anya ya wee kpọọ ụmụ okorobịa ndị a aha n’otu n’otu, wee si ha na bụ ndị nzuzu, ya mere ọ jírí wee ghọlia ha.

Ndi ụmụ ada gwara Nchedo ka oyoo ụmụ okorobịa ahụ mgbaghara, mana kọ osina dị, obi Nchedo mere mkpọchi, ọ geghị onye ọ bụla ntị. Ndị ichie were iwe nke ukwuu, ha jikọrọ aka ọnụ wee mapụ Nchedo n’obodo, maka ha kwekọrịtara n’ụdị àgwà nwa agbọghọ ahụ bụ Nchedo kpara, ga akuziri ụmụ agbọghọ na’etolite etolite ajọ ihe.

Ngwa ngwa Nchedo nụrụ nke a, ọ dara na ala n’ayịyọ, mana oge agaala mgbe ọ na-eme nke a, maka na ụmụ ada gbakọtara azụ, were azịza na abụ nkọcha wee chụpụ ya n’obodo. Ka nkea na-eme, otu agadi nwanyị bụ onye isi ụmụada tìrì mkpu n’oke olu wee si, “ọnwu na-egbu nwa nkịta, anaghị ekwe ya anụ isi nsị”.

(5a)
Nkebiokwu bu usorookwu nwere nghota ma o nweghi ngwaa. O bukwu mkpuruokwu abuo ma o bu ato no n’usoro na enweghi ngwaa di ka nwoke a, mu na gi dgz.

(5bi)
Kembuuzo: Nke a na-abu mbuuzo nke aha na-eso.
Omumaatu:
(i) Nna ya bi n’Aba.
(ii) Ha no n’oriri.
(iii) Azu na-ebe na mmiri.

(5bii)
Kemfinitiv: Nke a na-abu mfinitiv nke mkpoaha na-esote.
Omumaatu:
(i) Izu ohi joro njo.
(ii) Anyi akwusila ife arusi.
(iii) A maara Akwaete maka ikwe akwa.

(7ai)
Udi mmetuta obi okpoabu nwere mgbe o na-agu egwu a bu:
Obi ya bu Polina polina ma buru kwa so aṅuri.

(7aii)
Ihe ano okpoabu kporo aha a muru n’abu a bu:
(i) Nwa nwoke
(ii) Taksi.
(iii) Nwa nwaanyi.
(iv) akpa ego

(7b)
(i) Ozo na ekpu kpuru gedee.
(ii) Nchi na aga kpuru gedee.
(iii) Ugo na efe kpuru gedee.
(iv) Mbe na-agho aghugho
(v) Ufu n’ezu ori

MyScholarshipBaze

I love surfing the web and providing great information for my readers. I am an Editor At Myscholarshipbaze.com

Recent Posts

SCHOOL OF POST BASIC OPHTHALMIC NURSING LUTH, LAGOS.

SCHOOL OF POST BASIC OPHTHALMIC NURSING LUTH, LAGOS. The Lagos University Teaching Hospital management has…

48 minutes ago

Start your New financial Saving Plan for year 2023

Start your New financial Saving Plan for the year 2023 We have 365 days, 53…

6 hours ago

INTERNSHIP APPLICATION AT ONDO STATE HOSPITAL

APPLICATION FOR THE UNIVERSITY OF MEDICAL SCIENCES, ONDO CITY IS ON Requirements: 1. CV: This…

11 hours ago

Federal government recruitment | Application form for all ministries.

Federal government recruitment application form for all ministries The federal government has come up with…

14 hours ago

Guides on how to apply and get a scholarship

Step-by-step guides on how to apply and get a scholarship In my previous post, I…

17 hours ago

NIGER STATE SCHOLARSHIP 2022

NIGER STATE SCHOLARSHIP 2022 The Niger State Government has created an opportunity for its indigene…

22 hours ago